Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 94

Anyị Na-ekele Chineke Maka Okwu Ya

Anyị Na-ekele Chineke Maka Okwu Ya

(Ndị Filipaị 2:16)

  1. 1. Anyị n’ekele gị, ezi Chineke.

    I mere k’ụmụ ’madụ nweta Baịbụl.

    O mere k’anyị h’ụzọ.

    O sikwa n’uche gị.

    Ọ n’emekwa k’anyị mụt’eziokwu gị.

  2. 2. Okwu gị n’akp’ike, n’erukwa n’obi.

    Ọ n’egos’ihe niile dịa-nyị n’obi.

    Iwu gị zukwar’okè.

    Ikpe gị zir’ezi.

    Ihe dị n’Okwu gị n’eduzikw’anyị.

  3. 3. Okwu gị, Jehova, n’erua-nyị n’obi.

    Ndịa-mụma gị bụ ’madụ dị k’anyị.

    BikoN-na, nyer’anyịa-ka

    k’anyị nwee okwukwe.

    I meela, Jehova, nyea-nyị Okwu gị.