ỤLỌ NCHE Julaị 2015 | Olee Ihe Ị Ga-eme Ka Ị Kwụsị Ịna-echegbu Onwe Gị?
Ọtụtụ ndị na-echegbu onwe ha n’ihi ọdachi na nsogbu ndị ọzọ. Ma, e nwere ndị na-anaghị echegbu onwe ha. Gụọ ihe a ka ị hụ ihe nyeere ha aka.
ISIOKWU TETA! A
Ihe Ndị Na-akpata Nchegbu Juru Ebe Niile
A chọpụtara na mmadụ ichetụ oké echiche nwere ike ime ka ọ nwụchuo ọnwụ. Gụọ ihe a ka ị mata ihe ị ga-eme ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị.
ISIOKWU TETA! A
Nchegbu Gbasara Ego
Otu nwoke gbooro ezinụlọ ya mkpa ha, ọbụnadị mgbe ego ole a na-ere ihe oriri rịrị elu ọjị n’obodo ha.
ISIOKWU TETA! A
Nchegbu Gbasara Ezinụlọ
Otu nwaanyị kọrọ otú di ya si hapụ ya, ma, okwukwe enyere ya aka idi ya.
ISIOKWU TETA! A
Nchegbu Gbasara Ọdachi
Olee otú ị ga-esi die nsogbu agha, mpụ, mmetọ ikuku, oké okpomọkụ, oké mmiri ozuzo, na ọrịa na-akpata?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Ndụ M Bịara Na-aka Njọ
Stephen McDowell bụ nwa okorobịa na-emebu ihe ike, ma o kpebiri ịgbanwe ndụ ya mgbe ndị òtù ya gburu mmadụ n’oge ọ na-esoghị ha.
Ànyị Ga-emeli Ihe Dị Chineke Mma?
Ị gụọ akụkọ Job, Lọt, na Devid, bụ́ ndị nwere oge ha mere ihe dị oké njọ, ị ga-amata azịza ya.
Ị̀ Maara?
Olee otú e si eji nkume igwe nri egwe ihe n’oge ochie? Oleekwa ihe ‘ịnọ n’obi mmadụ’ pụtara?
Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
Ò nwere mgbe ụmụ mmadụ ga-akwụsị ime ihe ọjọọ?
Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere
Chineke Ọ̀ Ga-enyere M Aka Ma M Kpee Ekpere?
Nsogbu anyị hà na-emetụ Chineke n’obi?