TETA! Nke 1 n'Afọ 2016 | Ịga Chọọchị Ọ̀ Ka Na-amasị Ndị Mmadụ?

Nde kwuru nde ndị ihe a na-eme na chọọchị gwụrụla ike esila na ya pụta.

ISIOKWU TETA! A

Ịga Chọọchị Ọ̀ Ka Na-amasị Ndị Mmadụ?

Baịbụl buru amụma gbasara ihe a na-eme na chọọchị dị iche iche.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ọgwụgwụ Ụwa

Gịnị bụ “ụwa” ga-agabiga? Olee otú ọ ga-esi gabiga? Oleekwa mgbe ọ ga-agabiga?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Na-akpata Esemokwu n’Ezinụlọ?

Ùnu na-enwe ụdị esemokwu a kọwara n’isiokwu a n’ezinụlọ unu?

ISIOKWU TETA! A

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu

Ihe isii e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka ka udo dịrị n’ezinụlọ unu.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ga-enyere Ezinụlọ Aka Ịna-ebi n’Udo

Baịbụl ò nwere ike inyere ezinụlọ aka ka ha kwụsị ịna-esekarị okwu? Gụọ ihe ndị na-eme ihe Baịbụl kwuru kwuru.

IHE BAỊBỤL KWURU

Mkpụrụ Obi

Mkpụrụ obi ọ̀ na-anwụ anwụ? Ọ̀ bụ ihe dị n’ime mmadụ?

È KERE YA EKE?

Otú Ahụ́ Mmadụ Si Ala Ọnyá

Olee otú ndị ọkachamara ga-esi rụpụta plastik ndị ga na-anyachi onwe ha ma ha kụpuo otú ahụ ahụ́ mmadụ si ala ọnyá?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Gịnị Na-eme Mmadụ Ma Ọ Nwụọ?

Ndị nwụrụ anwụ hà ma ihe na-emenụ?

Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego

Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.