TETA! Septemba 2015 | Ndụ Gị Ọ̀ Dị Otú Ị Chọrọ Ka Ọ Dịrị?

Ọ̀ dị gị ka ndụ gị anaghị agacha otú ị chọrọ? Gụọ gbasara ihe ndị ga-enyere gị aka.

ISIOKWU TETA! A

Ndụ Gị Ọ̀ Dị Otú Ị Chọrọ Ka Ọ Dịrị?

Ekwela ka nsogbu ndị i nwere nyịgbuo gị.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere O Ji Ara Ahụ́: Ị Gaghị Agbanweli Ihe Ụfọdụ

Gụọ gbasara ihe anọ nwere ike inyere gị aka idi nsogbu ọ bụla bịaara gị.

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere O Ji Ara Ahụ́: Ihe Mmadụ Ji n’Aka Dị Ọtụtụ

Ọ bụghị ihe niile ị chọrọ ime ka ị ga-emeli. Gịnị ka ị ga-eme ka nsogbu bịaara gị ghara ịnyịgbu gị?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Mere O Ji Ara Ahụ́: Obi Nwere Ike Ịna-ajọ Mmadụ Njọ

Ọ bụrụ na ị na-echegbukarị onwe gị ma ọ bụ na iwe na-ewekarị gị, gụọ isiokwu a. Ihe ndị e kwuru na ya ga-enyere gị aka.

ISIOKWU TETA! A

Ị̀ Ga-emeli Ka Ndụ Gị Na-aga Otú Ị Chọrọ?

Ị ga-emeli ka ndụ gị na-aga otú ị chọrọ.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara

Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.

IHE BAỊBỤL KWURU

Ọrụ

Mmadụ ò kwesịrị ịrụ ụdị ọrụ ọ bụla?

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ịba

Ọ bụrụ na i bi n’ebe ndị mmadụ na-arịakarị ịba ma ọ bụkwanụ na ị chọrọ ịga ebe ahụ, o nwere ihe ụfọdụ ị ga-eme ka i chebe onwe gị.

IHE BAỊBỤL KWURU

Mmadụ Ịnabata Mmadụ Ibe Ya

Baịbụl ò kwuru na ọ bụ mmadụ niile ka anyị ga na-anabata?

È KERE YA EKE?

Ọnụ Agụ Iyi

Agụ iyi na-atado ihe karịa ọdụm na agụ. Ihe metụ ya n’ọnụ, ọ na-ama karịa otú mkpịsị aka anyị si eme ka anyị mara ma ihe metụ ya. Gịnị kpatara ya?

Ihe Ndị Ọzọ Anyị Nwere

Ihe Ndị Na-Eto Eto Kwuru Gbasara Ego

Lee vidio a ka ị mata otú ị ga-esi na-echekwa ego gị, na-emefu ya, nakwa otú i kwesịrị isi na-ele ego anya.

Nwee Obiọma, Na-enye Ndị Ọzọ Ihe

Kirie katuun a ka ị hụ otú obi si tọkwuo Kelechi na Sọpụrụchi ụtọ mgbe ha nyetụrụ ibe ha inye.