Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Mach 13-19

1 IHE E MERE 27-29

Mach 13-19

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Nletaghachi: Jizọs​—Mat 20:28. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya (th ihe ọmụmụ nke 9)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Gaara onye nwere mmasị natara akwụkwọ ịkpọ òkù maka Ncheta Ọnwụ Jizọs nletaghachi. Jiri broshọ bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 6)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ