Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 58

Anyị Na-achọ Ndị Udo

Anyị Na-achọ Ndị Udo

(Luk 10:6)

  1. 1. Jizọs gwar’anyị k’anyị ṅomie ya.

    N’oge niile, n’ebe niile,

    Ọ kụzir’okwu Jehova.

    Ọ hụr’atụrụ Chineke n’anya.

    Si n’ụtụtụ ruo n’abalị,

    Ọ n’aga chọọ ha.

    N’ụlọ n’ụlọ, n’okpor’ámá,

    Anyị n’aga n’akọrọ ha

    N’o ruwela kan-sogbu niile kwụsị.

    (UKWE)

    N’ụwa niile,

    Anyị n’aga n’achọn-dị ’madụ

    K’anyị chọta

    Ndị chọrọ k’a zọpụta ha.

    Anyị n’aga

    N’ebe niile.

  2. 2. K’anyị gaa chọọ ha. Ọgwụgwụ dịn-so.

    Anyị chọta naanịo-tuo-nye,

    K’anyị gbalịa nyere y’aka.

    Anyị n’achọ ha k’a zọpụta ha.

    Anyị g’eji oziA-l’eze

    n’akasi h’obi.

    Anyị n’achọ n’ebe niile.

    Anyị hụo-nye nwerem-masị,

    Ọṅụ n’eme k’anyị gaa nyere y’aka.

    (UKWE)

    N’ụwa niile,

    Anyị n’aga n’achọn-dị ’madụ

    K’anyị chọta

    Ndị chọrọ k’a zọpụta ha.

    Anyị n’aga

    N’ebe niile.