Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 57

Anyị Na-ezi Ụdị Mmadụ Niile Ozi Ọma

Anyị Na-ezi Ụdị Mmadụ Niile Ozi Ọma

(1 Timoti 2:4)

  1. 1. Anyị niile g’eṅomi Chineke.

    Anyị g’anabata ’madụ niile.

    Ha soro ya, ọ g’azọpụta ha.

    Ọ n’akpọ ha ka ha bịakwute ya.

    (UKWE)

    Eb’ọ bụla ’madụ si,

    Ihe kam-kpa bụo-bi ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niil’oziọ-ma,

    N’ezi ya n’ebe niile.

    Anyị hụrụ ha n’anya.

    Ha niile g’abụlie-nyi Jehova.

  2. 2. Ihe g’eme k’a zọpụta ’madụ

    Bụ ma ya na Chineke dị nám-ma.

    N’agbanyeghị obodo ’madụ si,

    Ọ bụo-bi ya ka Jehova n’ele.

    (UKWE)

    Eb’ọ bụla ’madụ si,

    Ihe kam-kpa bụo-bi ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niil’oziọ-ma,

    N’ezi ya n’ebe niile.

    Anyị hụrụ ha n’anya.

    Ha niile g’abụlie-nyi Jehova.

  3. 3. Ndị niile gbalịrị chegharịa,

    Jehova n’anabata ha niile.

    Ọ bụ ya bụ ozia-nyị n’ezi ha.

    Anyị n’ezi y’ụdị ’madụ niile.

    (UKWE)

    Eb’ọ bụla ’madụ si,

    Ihe kam-kpa bụo-bi ya.

    Anyị n’ezi ’madụ niil’oziọ-ma,

    N’ezi ya n’ebe niile.

    Anyị hụrụ ha n’anya.

    Ha niile g’abụlie-nyi Jehova.