Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 27

A Ga-ekpughe Ụmụ Chineke

A Ga-ekpughe Ụmụ Chineke

(Ndị Rom 8:19)

  1. 1. Chineke g’ekpugh’ụmụ ya

    N’oge n’adịgh’anya.

    Ha g’eso Kraịst chịa n’el’igwe,

    Bụrụn-dị ’mụọ d’ike.

    (UKWE)

    A g’ekpugh’ụmụ Chineke,

    Ha n’Onyenwe ha, Kraịst.

    Ha g’esokwa ya nweem-meri,

    Soro nwet’ụgw’ọrụ.

  2. 2. Ọ g’akpọrọn-dịn-ke fọrọ

    N’oge n’adịgh’anya.

    Ezen-dịe-ze n’Onyenw’anyị

    G’akpọrọ ha niile.

    (UKWE)

    A g’ekpugh’ụmụ Chineke,

    Ha n’Onyenwe ha, Kraịst.

    Ha g’esokwa ya nweem-meri,

    Soro nwet’ụgw’ọrụ.

    (AHỊRỊ ỌZỌ)

    Ha g’esoro Eze Jizọs,

    Lụ’agha n’Amagedọn.

    Kraịst g’alụ ha ka nwunye ya,

    Lụọ ha ru’ebigh’ebi.

    (UKWE)

    A g’ekpugh’ụmụ Chineke,

    Ha n’Onyenwe ha, Kraịst.

    Ha g’esokwa ya nweem-meri,

    Soro nwet’ụgw’ọrụ.