Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 26

Unu Meere M Ya

Unu Meere M Ya

(Matiu 25:34-40)

  1. 1. Ndịe tere ’manụ g’eso chịa n’el’igwe.

    Anyị niile so ha n’efe Jehova.

    K’anyị n’akwado ha

    ma n’enyere h’aka.

    Onyenw’anyị sịrị n’ọ g’agọzia-nyị.

    (UKWE)

    “Unu kasie h’obi, unu kasirim.

    Ih’unu meere ha, unu meerem ya.

    Agaghịm echefu n’unu gbaram-bọ.

    Unu meere ha, unu meerem ya.

    Ih’unu meere ha, unu meerem ya.”

  2. 2. “Unu nyere mụn-ri; unu lekọtaram.

    Unu gbalịrị bịa n’enyerem aka.”

    Ha g’ajụ yam-gbe ha ji

    bịa lekọta ya.

    Ez’anyị bụ́ Jizọs Kraịst g’asịkwa ha:

    (UKWE)

    “Unu kasie h’obi, unu kasirim.

    Ih’unu meere ha, unu meerem ya.

    Agaghịm echefu n’unu gbaram-bọ.

    Unu meere ha, unu meerem ya.

    Ih’unu meere ha, unu meerem ya.”

  3. 3. “Unu gere mụn-tị; unu jeerem ozi.

    Unu so ha kwusaa ozi Jehova.”

    Onyenw’anyị g’agwan-dị

    nọ ya n’akan-ri:

    “Banyenụ na Paradaịs ma nwetan-dụ.”

    (UKWE)

    “Unu kasie h’obi, unu kasirim.

    Ih’unu meere ha, unu meerem ya.

    Agaghịm echefu n’unu gbaram-bọ.

    Unu meere ha, unu meerem ya.

    Ih’unu meere ha, unu meerem ya.”