Gaa n'Isiokwu

M Gbanweela Otú M Sibu Ele Ndị Mmadụ Anya

M Gbanweela Otú M Sibu Ele Ndị Mmadụ Anya

 Eziokwu dị na Baịbụl nwoke a mụtara mere ka ọ kwụsị ịna-eme ihe ike. Ugbu a, ọ na-agakwuruzi ndị mmadụ akụziri ha na oge na-abịa mgbe a na-agaghịzi enwe ndị omempụ na ndị nọ n’òtù ọjọọ n’ụwa a.