Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Vanuatu

  • Ebe a bụ Port-Vila dị́ na Vanuatu. Ndị a ji Baịbụl ezi nwaanyị a ozi ọma n’obodo Eratap

Fast Facts—Vanuatu

  • 334,000—Ndị bi n'obodo a
  • 694—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 13—Ọgbakọ dị iche iche
  • 560—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha

Ọtụtụ ụmụnna nwaanyị ndị jerela ozi ná mba ọzọ nweburu obi abụọ ma hà ga-emelikwa ya. Gịnị nyeere ha aka ịkata obi? Gịnịkwa ka ha mụtarala?