Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

El Salvador

  • Ebe a bụ Río Chilama dị́ na El Salvador. Ndị a ji broshọ Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi na-aza nwaanyị a ajụjụ

Fast Facts—El Salvador

  • 6,582,000—Ndị bi n'obodo a
  • 37,680—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 607—Ọgbakọ dị iche iche
  • 176—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ