Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Finland

  • Ebe a bụ Turku dị́ na Finland. Ndị a na-ezi nwaanyị a ozi ọma

Fast Facts—Finland

  • 5,564,000—Ndị bi n'obodo a
  • 18,186—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 272—Ọgbakọ dị iche iche
  • 307—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ozi Oge Niile Anyị Jere Iri Afọ Ise n’Ebe Ugwu Finland

Gụọ akụkọ ndụ Aili na Annikki Mattila. Ha mụtara ịtụkwasị Jehova obi mgbe ha bụ ndị ọsụ ụzọ pụrụ iche n’ebe ugwu Finland.