Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Romania

  • Ebe a bụ Bucharest dị́ na Romania. Ndị a na-ezi nwaanyị a ozi ọma

Fast Facts—Romania

  • 18,944,000—Ndị bi n'obodo a
  • 39,723—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 528—Ọgbakọ dị iche iche
  • 480—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Papa M Nwụrụ, Mụ Enweta Papa Ọzọ

Gụọ akụkọ ndụ Gerrit Lösch, onye so n’Òtù Na-achị Isi.