Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Madagascar

  • Ebe a bụ Antsirabe dị na Madagascar. Ndị a na-enye onye na-akwa trọk e ji ebu ndị mmadụ Ụlọ Nche

Fast Facts—Madagascar

  • 29,443,000—Ndị bi n'obodo a
  • 40,035—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 841—Ọgbakọ dị iche iche
  • 763—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Madagaska

Ihe a bụ ụfọdụ ụmụnna ndị wepụtara onwe ha iji kwusaa ozi ọma Alaeze Chineke n’ebe niile na Madagaska.