Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Netherlands

Fast Facts—Netherlands

  • 17,878,000—Ndị bi n'obodo a
  • 29,584—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 346—Ọgbakọ dị iche iche
  • 612—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Anyị Kpebisiri Ike Ijere Jehova Ozi n’Agbanyeghị Ebe Ọ Bụ

Gụọ otú di na nwunye bụ́ ndị Nedalandz si mụta ịtụkwasị Jehova obi ha niile n’agbanyeghị ihe ndị siiri ha ike na ọrụ a gbanweere ha ugboro ugboro.