Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Mexico

  • Ebe a bụ Palacio de Bellas Artes dị́ na Mexico City. Ndị a ji Baịbụl ezi ndị a ozi ọma

  • Ebe a bụ Betania, Chiapas State, dị́ na Mexico. Ndị a na-enye nwaanyị a broshọ dị́ n’asụsụ Tzotzil

  • Ebe a bụ San Miguel de Allende dị na Guanajuato, nke dị na Mexico. Ndịàmà Jehova a na-agụrụ nwoke a Baịbụl

Fast Facts—Mexico

  • 132,834,000—Ndị bi n'obodo a
  • 864,738—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 12,706—Ọgbakọ dị iche iche
  • 155—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

“Olee Mgbe Anyị Ga-enwe Mgbakọ Ọzọ?”

Gịnị mere mgbakọ a e nwere n’isi obodo Meksiko n’afọ 1932 ji dị mkpa?

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Meksiko

Chọpụta otú ọtụtụ ndị na-eto eto si merie ihe isi ike ụfọdụ ka ha nwee ike iwepụtakwu oge jeere Chineke ozi.