Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Mongolia

  • Ebe a bụ Erdenet dị na Mongolia. Ndịàmà Jehova a ji broshọ na-amụrụ ndị ezinụlọ a ihe n’ihu ụlọ ha

Fast Facts—Mongolia

  • 3,423,000—Ndị bi n'obodo a
  • 432—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 8—Ọgbakọ dị iche iche
  • 8,431—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma