Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Kyrgyzstan

  • Ebe a bụ Bishkek dị na Kyrgyzstan. Ndịàmà Jehova a na-akpọrọ nwaanyị a vidio Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? n’asụsụ Kejiz

Fast Facts—Kyrgyzstan

  • 7,038,000—Ndị bi n'obodo a
  • 5,167—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 86—Ọgbakọ dị iche iche
  • 1,387—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ihe Niile Kwere Omume n’Ebe Jehova Nọ

Otú okwu e kwuru na bọs ná mba Kegịstan si gbanwee ndụ otu di na nwunye.

TETA!

Mgbe M Gara Kegịstan

Ihe e ji mara ndị Kegịstan bụ na ha na-anabata mmadụ nke ọma, na-akwanyekwara mmadụ ùgwù. Olee omenala ndị ha ji kpọrọ ihe n’ezinụlọ ha?