Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

France

  • Ebe a bụ Paris dị́ na France. Onye a na-ezi nwoke a ozi ọma n’akụkụ osimiri Seine

Fast Facts—France

  • 64,793,000—Ndị bi n'obodo a
  • 138,133—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1,461—Ọgbakọ dị iche iche
  • 474—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

“Jehova Kpọtara Unu Frans Ka Unu Mụta Eziokwu”

Ihe ndị ọchịchị Frans na Poland kwekọrịtara n’afọ 1919 rụpụtara ihe a na-atụghị anya ya.

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

“Unu Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Dị́ n’Okpuru Anyanwụ Gbochie Unu”

Ịnụ ọkụ n’obi na ntachi obi ndị jere ozi oge niile na Frans malite n’ihe dị́ ka afọ 1931 kwesịrị ka e ṅomie ya.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ