Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Ecuador

  • Ebe a bụ Chambo dị na Ecuador. Ndịàmà Jehova a na-enye ndị a broshọ n’asụsụ Kichua

Fast Facts—Ecuador

  • 16,939,000—Ndị bi n'obodo a
  • 100,195—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1,212—Ọgbakọ dị iche iche
  • 171—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ

Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha n’Ekwedọọ