Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Canada

  • Ebe a bụ Montreal dị́ na Canada. Ndị a na-enye nwaanyị a Ụlọ Nche

Fast Facts—Canada

  • 38,704,000—Ndị bi n'obodo a
  • 120,388—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 1,164—Ọgbakọ dị iche iche
  • 325—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma

OZI ỌMA

Izi Ndị Nwe Obodo Kanada Ozi Ọma

Ndịàmà Jehova na-aga n’ebe ndị nwe obodo Kanada bi gaa zie ha ozi ọma n’asụsụ dị iche iche ha na-asụ. Ihe kpatara ya bụ na ha chọrọ inyere ha aka ịmata Chineke n’asụsụ obodo ha.