Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile

Belgium

  • Ebe a bụ Jabbeke dị́ na Beljọm. Ndị a na-ezi nwoke a ozi ọma n’ebe a na-adọba ụgbọala n’otu ụzọ awara awara si Beljọm gawa mba ndị ọzọ dị́ na Yurop

Fast Facts—Belgium

  • 11,698,000—Ndị bi n'obodo a
  • 26,424—Ndịàma Jehova na-ekwusa ozi ọma n'obodo a
  • 338—Ọgbakọ dị iche iche
  • 449—Mmadụ ole Onyeàmà Jehova ọ bụla ketara izi ozi ọma