ỤLỌ NCHE Julaị 2014 | Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme Ndị Ezigbo Mmadụ?

Ọ̀ bụ Chineke kpatara ndị mmadụ ji ata ahụhụ, ka ọ̀ bụ ihe ha metara n’ụwa ha mbụ? Olee ihe ga-eme ka ihe ọjọọ kwụsị nakwa ka ndị mmadụ ghara ịna-ata ahụhụ?

ISIOKWU TETA! A

Ihe Ọjọọ Juru Ebe Niile

Ọ bụrụ na Chineke onye pụrụ ime ihe niile dị adị, gịnị mere o ji kwe ka ihe ọjọọ na-eme ndị ezigbo mmadụ?

ISIOKWU TETA! A

Gịnị Mere Ihe Ọjọọ Ji Eme Ndị Ezigbo Mmadụ?

Baịbụl kwuru ụzọ ihe atọ mere ndị mmadụ ji ata ahụhụ.

ISIOKWU TETA! A

Otú Chineke Ga-esi Eme Ka Ihe Ọjọọ Kwụsị

Ọ̀ ga-adị gị mma ka i biri n’ụwa mgbe ihe ọjọọ ọ bụla na-agaghị eme ndị ezigbo mmadụ?

BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ

M Na-eji Égbè M Aga Ebe Ọ Bụla M Na-aga

Annunziato Lugarà nọbu n’òtù ndị na-eme ihe ike, ma ndụ ya gbanwere mgbe ọ gara n’ebe Ndịàmà Jehova na-amụ ihe.

Olee Otú I Kwesịrị Isi Na-adọ Ụmụ Gị Aka ná Ntị?

Baịbụl kwuru ụzọ ihe atọ ga-eme ka ị na-adọ ụmụ gị aka ná ntị otú kwesị ekwesị.

Ị̀ Maara?

Gịnị ka ndị na-arụ ụgbọ mmiri n’oge ochie na-eme ka mmiri ghara ịba n’ụgbọ ha? Olee otú e si eme ka azụ̀ ghara imebi n’oge ochie?

Ị̀ Ga-ahụli Chineke Onye Mmadụ Na-enweghị Ike Ịhụ Anya?

Chọpụta otú i nwere ike isi jiri “anya nke obi” gị hụ Chineke.

Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara

Ihe mere anyị ji ekpe ekpere ọ̀ bụ naanị ka anyị rịọ Chineke ka o nyere anyị aka?