ỤLỌ NCHE—NKE A NA-AMỤ AMỤ Jun 2024

Ihe dị n’Ụlọ Nche a bụ isiokwu ndị a ga-amụ malite n’Ọgọst 12 ruo Septemba 8, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 23

Jehova Na-akpọ Anyị Ka Anyị Bụrụ Ndị Ọbịa Ya

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 12 ruo 18, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 24

Bụrụ Onye Ọbịa Jehova Ruo Mgbe Ebighị Ebi

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 19 ruo 25, 2024.

AKỤKỌ NDỤ

Jehova Ṅara Ntị n’Ekpere M

Olee ihe mere ka obi sie Nwanna Marcel Gillet ike malite mgbe ọ dị obere na Jehova bụ “Onye na-anụ ekpere”?

Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

Okwu ahụ bụ́ “ị ga-echebe ha” e kwuru n’Abụ Ọma 12:7, ọ̀ na-ekwu gbasara “ndị na-ata ahụhụ” (n’amaokwu nke 5) ka ọ̀ bụ “Okwu Jehova” (n’amaokwu nke 6)?

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 25

Na-echeta na Jehova Bụ “Chineke Dị Ndụ”

Isiokwu a bụ maka izu Ọgọst 26 ruo Septemba 1, 2024.

ISIOKWU A NA-AMỤ AMỤ NKE 26

Mee Ka Jehova Bụrụ Oké Nkume Gị

Isiokwu a bụ maka izu Septemba 2 ruo 8, 2024.