Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

Ihe Ezinụlọ Ga-atụle

Olee Ihe Na-adịghị n’Ihe Osise A?

Gụọ Ndị Ikpe 7:15-22. Lezie anya n’ihe osise ahụ. Olee ihe ndị na-adịghị na ya? Dee ihe ndị ị chọpụtara n’okpuru ebe a.

1. ․․․․․

2. ․․․․․

3. ․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Gịnị mere Gidiọn na ndị agha ya ji merie n’agha ahụ? Gịnị mere obi ji sie Gidiọn na ndị agha ya ike? Olee mgbe o nwere ike ịdị mkpa ka obi sie gị ike otú ahụ obi siri Gidiọn ike?

GỊNỊ KA Ị MAARA BANYERE EZE DEVID?

4. Ụmụnne Devid ndị nwoke ole tọrọ Devid?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ 1 Samuel 16:10, 11.

․․․․․

5. Gịnị bụ aha ọkpara nne Devid?

IJI NYERE GỊ AKA: Gụọ 1 Samuel 17:28.

․․․․․

IHE A GA-EKWURỊTA:

Gịnị ka i chere mere ọkpara nne Devid ji na-abara Devid mba? Gịnị mere ị ga-eji na-egosi ụmụnne gị ndị nwoke na ndị nwaanyị obiọma?

SITE NA MAGAZIN A

Zaa ajụjụ ndị a, ma denye amaokwu Baịbụl ndị na-adịghị na ha.

PEEJI NKE 4 Di na nwunye ekwesịghị ime gịnị? Matiu 19:․․․․․

PEEJI NKE 9 Ime gịnị bụ “ịma mma”? Ilu 19:․․․․․

PEEJI NKE 10 Chineke ewepụtala otu ụbọchị ọ ga-eji eme gịnị? Ọrụ 17:․․․․․

PEEJI NKE 12 Obi dị gịnị? Jeremaya 17:․․․․․

AZỊZA

1. Opi.

2. Ite.

3. Ọwa ọkụ.

4. Asaa.

5. Elayab.