Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Septemba 26–Ọktoba 2

1 NDỊ EZE 15-16

Septemba 26–Ọktoba 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 133

  • Ndị Agha Kraịst Nwere Obi Ike: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ a: Gịnị ka ị mụtara n’ihe Benjamin na Sruthi mere?

  • Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 10) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Septemba.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 20

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 103 na Ekpere