Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 74

Soro Bụọ Abụ Alaeze

Soro Bụọ Abụ Alaeze

(Abụ Ọma 98:1)

  1. 1. E nwer’abụ n’eme k’anyị n’enw’ọṅụ.

    E ji y’eto Jehova Chineke.

    Ọ n’emekwa k’anyị n’enw’olileanya.

    Bịa sor’anyị bụkuo Jehov’abụ:

    (UKWE)

    ‘Bịanụ k’anyị fee Chineke.

    K’anyị kwusaa: “Nwa ya bụE-ze.”

    Bịa mụọ abụa. E ji y’ekwus’Al’eze.

    Fee Chineke. Bịa soro n’eto ya.’

  2. 2. Anyị niile ji ya n’ekwus’Al’eze.

    Jizọs n’achị; ọ bụ ya g’achịụ-wa.

    E nweren-dị Jehova tere ’manụ

    G’eso Jizọs n’achị n’Al’eze ya:

    (UKWE)

    ‘Bịanụ k’anyị fee Chineke.

    K’anyị kwusaa: “Nwa ya bụE-ze.”

    Bịa mụọ abụa. E ji y’ekwus’Al’eze.

    Fee Chineke. Bịa soro n’eto ya.’

  3. 3. Bịa mụta ya. Ọ bụ abụ Al’eze.

    O dor’anya. Ozi ya n’eny’ọṅụ.

    Ìgwè ’madụ n’abụ ya n’ụwa niile.

    Ha jio-bi ha n’akpọ ’madụ niile:

    (UKWE)

    ‘Bịanụ k’anyị fee Chineke.

    K’anyị kwusaa: “Nwa ya bụE-ze.”

    Bịa mụọ abụa. E ji y’ekwus’Al’eze.

    Fee Chineke. Bịa soro n’eto ya.’