Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 53

Ịkwadebe Maka Ozi Ọma

Ịkwadebe Maka Ozi Ọma

(Jeremaya 1:17)

  1. 1. Chia-bọọla.

    Anyị chọrọ

    K’anyị gaa kwusa’oziọ-ma.

    Mam-miri n’eru,

    Mechaa bido zowa.

    Ọ g’adịa-nyị k’anyị nọrọzie,

    hiw’ụra.

    (UKWE)

    Anyị cheta n’oziọ-ma dịm-kpa,

    Kwadebe, kpe’ekpere,

    Ọ n’eme k’anyị gbalịa bilie

    Gaa kwusaa ya.

    Ndị ’mụ’ozi n’eduzikw’anyị.

    Jizọs n’eduzi ha.

    Ezigboe-nyi sokw’anyị n’aga

    G’agb’anyịu-me.

  2. 2. N’echeta

    Ihea niile.

    Ọ ga n’eme gịo-biụ-tọ.

    Anyị niile ma

    Na Jehova n’ahụ

    Ihe niile anyị n’arụzu

    n’ozi ya.

    (UKWE)

    Anyị cheta n’oziọ-ma dịm-kpa,

    Kwadebe, kpe’ekpere,

    Ọ n’eme k’anyị gbalịa bilie

    Gaa kwusaa ya.

    Ndị ’mụ’ozi n’eduzikw’anyị.

    Jizọs n’eduzi ha.

    Ezigboe-nyi sokw’anyị n’aga

    G’agb’anyịu-me.