Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 39

Meere Onwe Gị Ezi Aha n’Ebe Chineke Nọ

Meere Onwe Gị Ezi Aha n’Ebe Chineke Nọ

(Ekliziastis 7:1)

  1. 1. Jehova chọrọ k’anyị deb’iwu ya.

    Anyị debe ya, anyị g’abụe-nyi ya.

    Anyị g’enw’ezia-ha n’ebe Chineke nọ

    M’anyị n’agbalị n’erub’isi.

  2. 2. Ekwensu chọrọ k’anyị bụr’enyiụ-wa,

    Bụrụn-dịa m’ama n’ebe niile n’ụwa.

    Ha niile bụi-h’efu. Jehova g’ajụa-nyị

    M’anyị bụr’enyi ụwa Setan.

  3. 3. K’anyị n’agbalị n’em’uche Chineke.

    Ọ g’echet’anyị. Ọ hụr’anyị n’anya.

    Okwu ya bụe-ziokwu. Anyị ga n’eto ya.

    K’anyị nwe’ezia-ha ruo n’ọgwụgwụ.