Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 123

Ka Anyị Na-erubere Chineke Isi

Ka Anyị Na-erubere Chineke Isi

(1 Ndị Kọrịnt 14:33)

  1. 1. Eziokwu Jehova k’anyị n’ekwusa.

    Anyị n’ekwusa ya n’obodo niile.

    K’anyị n’erub’isi, n’es’ọgbakọ ya.

    K’anyị dịrị n’udo, n’ejere y’ozi.

    (UKWE)

    K’anyị rub’isi, n’efe Chineke.

    Ọ bụ ya ker’anyị.

    Ọ n’echeb’anyị, hụkw’anyị n’anya.

    K’anyị rubere y’isi.

  2. 2. O nyer’anyị ’mụọn-sọ n’ohu nwer’uche.

    Ha ga n’eduzia-nyị k’anyị n’efe ya.

    K’anyị kpebisi’ike n’anyị g’efe ya.

    K’anyị jir’obia-nyị n’akụz’iwu ya.

    (UKWE)

    K’anyị rub’isi, n’efe Chineke.

    Ọ bụ ya ker’anyị.

    Ọ n’echeb’anyị, hụkw’anyị n’anya.

    K’anyị rubere y’isi.

(Gụọkwa Luk 12:42; Hib. 13:7, 17.)