Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

ABỤ NKE 116

Obiọma Na-akpa Ike

Obiọma Na-akpa Ike

(Ndị Efesọs 4:32)

  1. 1. Ezi Chineke, anyị n’eto gị.

    Baịbụl kụziir’anyị

    N’ị bụ Ọkaakaa, nweekw’amamihe.

    M’ị hụr’anyị niile n’anya.

  2. 2. Nwa gị n’akpọn-dị ụwa n’emegbu

    Ka ha bịa zur’ike.

    Ọ dị obiọma. Ibu ya dịm-fe.

    Ọ g’emekwa ka ha d’ike.

  3. 3. K’anyị n’eṅomi Jizọs naN-na ya,

    Hụn-dị ’madụ n’anya.

    K’anyị dịo-biọma, n’eme ebere.

    Ọ g’eme k’e too Chineke.